Impressum (Akara)/Amụma Nzuzo

Ngosi dịka iwu nke § 25 Media Act siri kwadoo

Onye nwe ya

Verein Fair und Sensibel Österreich
Hufelandgasse 4
1120 Wien
Tel.: 0043/31310/45903
Fax: 01 31310-45909
Web: www.fairundsensibel.at
ZVR-Zahl: 165631791
Steuer-Nr.: 300/1396-23
DVR: 4001940

Ndị isi

DI Kojo Taylor

Ndị na-ahụ maka ihe odide

Verein Fair und Sensibel Österreich
Hufelandgasse 4
1120 Wien
Tel.: 0043/31310/45903

Webmaster

E-Mail: office@fairundsensibel.at

Nchekwa akwụkwọ edere

Ihe edemede:

Echekwara ihe niile edere na `website´ nkea echekwa. Enyere ikike niile.

Mmadụ nwere ike ibipụta onyoonyoo ihe nkea edere, m´ọbụrụ n´ọbụghị iji ya kpaa ego, mana ọ ga-edebanye ebe osi nweta ozi ahu (nke bụ Fair und Sensibel Ọsterreich). Ọ ga-edebanyekwa ebe ndị ọzọ osiri nweta ozi. Mana ọ ga-akwadokwa ihe ndị new ozi ahụ kwuru.

Foto Onyoonyoo:

Ọbụ naanị site n´aka ndị otu `Fair und Sensibel Ọsterreich´ ka enwere ike inweta ikike mgbe mmadụ chọrọ iwere Foto m´ọbụ ihe esere ese ọ bụla dị ime ebea ji mee ihe. Onye ahụ ga-edebanye ebe osiri nweta ya (Fair und Sensibel Ọsterreich). A ga-edekwa ebe esiri nweta Foto m´ọbụ ihe esere ese ndị nke na-esighị n´aka ndị `Fair und Sensibel Ọsterreich´ bịa.

Mwepụ Ikike

Agaghị ata ndị otu `Fair und Sensibel Ọsterreich´ ụta, maka ihe ọ bụla edere ebea, nke n´adabaghị adaba. N´otu aka ahụkwa, agaghị ata ndị otu `Fair und Sensibel Ọsterreich´ ụta maka ihe ndị nke edere nke ọma. Ụta adịghịrị ndị otu `Fair und Sensibel Ọsterreich´ maka otu ọbụla mmadụ nwere ike iji ihe edere ebea wee mebie ihe n´ụzọ ọbụla.

Ebe Internet ndị ọzọ dị n´ime ebea, ndị nke esị ka mmadụ lebanye anya bụ maka inyekwuru website nkea aka. Ndị otu `Fair und Sensibel Ọsterreich´ agaghịkwa anabata ụta ọbụla maka inye ndụmọdụ ka mmadụ lebanye anya na `Internet website´ndị otu ọzọ. Nkea pụtara na ndị otu `Fair und Sensibel Ọsterreich´ ejila n´angwa ugbua kwuo n´onweghị ihe gbasara ha na ndị otu ndị nke ọzọ edepụtara ihe gbasara ha n´ebea.

Edere `website´ nkea nke ọma. Ọ ga-enyere ndị si obodo ọzọ bịa nnukwu aka inweta ozi dị mkpa dị icheiche, mana ndụmọdụ ndị ọkachamara ka mkpa karịa.

A ga-ahụ n´ozi ọhụrụ g´abata na `fs-easyway.at´ozigbo enwetara ya.

A ga-anabata ozi ọ bụla gosiri n´onwere ihe nke edere adịghị mma.

Ozi dị mkpa

Ihe ndị etibanyere n´ime ebea nakwa ihe ndị edere ede nwere ike ịgbanwe, site n´udị igwe Internet mmadụ ji na-apị ya.

Aha gbasara oke na nne, m´ọbụ nwoke na nwanyị

Anyị kpọrọ aha gbasara oke na nne, m´ọbụ nwoke na nwanyị ebea dịka anyị siri ghọta. Ọ bụrụ n´onwere aha akpọrọ ebea nke gbasara naanị otu udị mmadụ, biko mee k´anyị mara. Anyị ga-agbanwekwa ya.

Ebe esiri nweta ozi ndị nke dị ebea

Bundesministerium für Arbeit, Soziales und Konsumentenschutz (BMASK) Ministry na-ahụ maka ọrụ, nlekọta ọdịmma mmadụ nakwa maka nchekwa ihe oriri (BMASK)

Bundesministerium für Gesundheit (BMG) Ministry na-ahụ maka ahụisike (BMG)

Bundesministerium für Inneres (BM.I), (BM.I/Polizei) Ministry na-ahụ maka ime obodo (BM.I), (BM.I/Polizei)

Österreichischer Integrationsfonds (ÖIF) Austrian Integration Fond (ỌIF)

Ebe esi weta Foto Onyoonyoo

Bundesministerium für Inneres (BM.I/A. Tuma) Ministry na-ahụ maka ime obodo (BM.I/A. Tuma)

 

Amụma Nzuzo

Iji jiri peeji nke „fs-easyway.at“, ọ dịghị onye data ga-mara.
Ihe akowa na ọdịnaya na onodu nke ihe e-mail mmekorita ga-eji nanị maka ndị dị mkpa nkwurịta okwu na ziri ozi. Ndị a data ga-ehichapụ mgbe nhazi na ọ bụghị na-akọrọ ndị ọzọ.

Access data na website „fs-easway.at“ na-echekwara site na ihe nkesa dabeere mgbakọ na mwepụ software Piwik maka mgbakọ na mwepụ nzube na ruo n’ókè na-amaghị aha, na ha nwere ike ghara ná nne agụ azụ onye ọrụ.
Ọ na-ekpuchi akpan akpan ndị na-esonụ ohere data: nchọgharị, sistemụ, peeji nke gara, ụbọchị, oge na oge ọbịbịa gị, na-amaghị aha adreesị IP.

Piwik eji na-akpọ kuki, nke bụ faịlụ ederede na-echekwara na kọmputa gị. Kuki ndị a ka na-analysis nke eji „fs-easyway.at“.

N’okpuru esonụ ederede, bụ „Ndepụta Nwepu Aha“ I nwere ike gbanyụọ nsuso. Iba nime, na ịpị aka nebe ocha turu (checkmark) a na-ewepụ. Gị na-eleta ndị weebụsaịtị ugbu a agaghịkwa achọpụtara.

Ọ bụrụ na ị na ihichapụ kuki echekwara na ihe nchọgharị gị, mgbe ahụ, otú ahụ ka nwepu aha kuki pụọ. Na nke a, ị ga-ekpeghachi n’elu usoro.

Tracking Opt-Out