Ọrụ

Ihe esere ese: Esere n´asambodo igwe, ihe gbasara ndị na-agafe n´okporo ụzọ ebe ndị na-arụ ọrụ nọ, ihe esere pụtara „kpachara anya, lee anya, ọrụ ụzọ n´aga n´ihu“. Eji ihe odide ojii, see onyeọrụ ụzọ n´asambodo igwe ahụ, nke n´acha ọcha n´achakwa uhie-uhie. Onye esere ebe ahụ ji shọvel na-eku aja. N´azụ asambodo igwe ahụ, esere ezigbo onyoonyoo onyeọrụ ụzọ ọzọ, ebe oji shọvel n´aka nọrọkwa n´akụkụ ụzọ.

Ndị mmadụ si obodo ọzọ nwere ike ịrụ ọrụ n´obodo Austrịa. Onwere ihe pụrụ iche iwu obodo kwuru na udi mmadụ ndị a ga-emerịrị. Ị ga-ege ntị nke ọma n´ozi ndị edepụtere n´ebe a.


Ndị mmadụ si obodo ọzọ bata n´Austrịa nwere akwụkwọ eji arụ ọrụ ndị nwe obodo na-enye, nke ga-akwado ọrụ ha na-arụ. Pịa ebe a ka ị gụọ ihe ndị ọzọ gbasara nke a Akwụkwọ_Eji_Arụ_Ọrụ.

Pịa ebe a ka ị gụọ ụdị ọrụ mmadụ nwere ike i nweta nakwa etu ọ ga-esi enweta ya nakwa etu ọ ga-esi arụ ya Udị Ọrụ Dị Icheiche

Mgbe ị ga-apị ebe a, Ịrụ Ọrụ ruo Oge Ole, ozi nke atọ nke a ga-akọwapụtara gị ihe iwu kwuru maka oge ole n´ụbọchị mmadụ kwesịrị ịrụ ọrụ.

Ozi nke anọ, Ezumiike, na-akọwapụtara ndịọrụ nwanyi na nwoke ihe iwu kwuru gbasara oge ha nwere ezumiike n´ọrụ.

 

 Links

  • Arbeiterkammer (Otu na-ekwuputere ndịọrụ nwanyi na nwoke ọnụ ha)
  • undok.at (kọntaktị ebe maka undocumented ọrụ)
  • Arbeitsmarktservice (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ nakwa ozi dị icheiche)
  • Grụnderservice (Ụlọrụ na-ahụ maka ndị chọrọ imepe ọrụ (business) nke aka ha)
  • karriere.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ nakwa ozi dị icheiche)
  • monster.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ nakwa ozi dị icheiche)
  • job.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ nakwa ozi dị icheiche)
  • willhaben.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ)
  • careerjet.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ)
  • metajob.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ)
  • studentjob.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ)
  • Gigajob – Job-Finder Oesterreich (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ)
  • neuvoo.at (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ)
  • at.jooble.org (Ụlọrụ na-ahụ maka ịchọta ọrụ)