Enyemaka ego dx icheiche

Ihe esere ese: Atụkwasara ọtụtụ mkpụrụ ego cent abụọ n´elu akwa na-acha anụnụ-anụnụ..

Ohere dxrx onye ö büla na State niile dx n´Austrxa inweta enyemaka ego, nke a na-enye maka ülö obibi. Iwu gbasara nke a dx icheiche na State ö büla.

Cheta na-enwere ike inwe iwu dx iche maka nke a gbasara ndx si obodo özö bxa, maka enwere ike inwe ihe ndx özö a ga-achö ka ha mee tupu ha enweta enyemaka nke a.

Ülö Mgbazi (Apartment)

Ndx na-arü ülö na-esi n´enyemaka ndx obodo na-enye na-eritekwa uru nke ha. Ügwö ülö nke ndx obodo wepütere ego nye aka rüö, na-adx önü ala karxa ndx nke özö. Enwere ihe ndx a ga-achö ka mmadü mee, tupu enye ya ülö ndx obodo nyere aka rüö (dxka mmadü igosi ego ole ö na-eri n´ügwö önwa, nakwa mmadü ole ha dx n´ezinülö). Onye öbüla a ga-enyefe ülö ahü n´aka, ga-ewetakwa udx ihe ngosi nke a.

Ewepü enyemaka xrü ülö, enwere enyemaka ego a na-enyekwa ndx bi n´ülö. Enwekwara ihe ndx a ga-achö ka mmadü mezuo tupu enye ya enyemaka ego nke a.

A ga-ahü na mmadü ebiela ogologo oge n´ülö obibi ya, tupu ekpebie inyere ya aka xkwü ügwö ülö. A ga-elebanye anya n´ihe ndx dxka ego ole ö na-eri n´ügwö önwa, mmadü ole dx n´ezinülö ya, nakwa ego ole ö na-akwü n´ügwö ülö.

Ndx n´enweghx ka ödx ha, ndx nke ejighx egö xkwü ügwö ülö, nakwa ügwö egö eji eleköta ülö, nwere ohere inweta enyemaka ego ügwö ülö site n´aka ndx ülörü na-ahü maka nleköta ödxmma ndx mmadü (sozialamt).

Öbürü n´ego ügwöülö arxa elü maka mmezi emeziri ülö, m´öbü maka ihe ndx öhürü ewebatara n´ülö, mmadü nwekwara ohere itinye akwükwö ka-enyere ya aka ego udi özö maka nke a.

Ülö nke mmadü

Onye ö büla chörö inweta ülö nke aka ya, ga-eji aka ya kwüö ügwö niile maka nke a. Ö bürü n´onye chörö igo ülö nke ya ejizughx ego, onwere ike x nara ndx ülöakü ego maka nke a.

Ndx obodo nwekwara ike inyere ndx chörö xrü ülö nke ha otu udi aka ahü, a na-enye ndx na-arü ülö obibi ndx mmadü. Enwere ihe ndx ha ga-emejupüta dxka, iweta akwükwö na-egosi ego ole ha na-enweta n´örü ha, nakwa ihe gosiri na ha chörö ülö ngwa ngwa. Onye özö a chörö iresx ülö ahü ga-emejupütakwa ihe ndx a tupu ndx nyere ego eji rüö ülö ahü, ekwe resx ya ülö ahü.

A na-ewere enyemaka a na-enye maka xrü ülö dxka onyinye si n´aka ndx obodo iji nye aka kwüghachi ndx ülöakü ego ha. Ndx State dx icheiche na-ebinyekwa mmadü udi ego nke a.

 

Quelle: BMASK

 

 Links