Udi Ülö obibi dx icheiche

Ihe esere ese: Esere ihe geometrị anọ. Otu square na-acha anụnụ-anụnụ, otu trayangụl na-acha ndụ-ndụ, otu gburugburu na-acha odo-odo, nakwa otu rektangụl na-acha oroma-oroma. N´elu ha niile, esere ihe eji egbochi mmiri (ọmbrela) dịka trayangụl na-acha aja-aja.

Udi ülö ndx edepütere ebe a na-egosxpüta ihe dx n´iwu nakwa ihe gbasara ego, dx n´udi ülö dx icheiche ndx mmadü bi. Ihe a na-ede ebe a, agbasaghx ulö ezinülö nöörö onwe ya (single family house), maka iwu eji ebi n´ülö eji gx ya.

Enwere ihe dx iche na Ülö mgbazi (rented apartment/flat) nakwa Ülö nke mmadü (owner occupied flat)

Ülö Mgbazi (Rented Flat)

Ülö mgbazi bü ülö obibi ndx bi n´ime ya gbaziiri agbaziri. A na-akpö ndx bi n´ime ya ndx `tenant´. Enwere ügwö mmadü na-akwü önwa ö büla iji nwee ike ibi n´ülö ahü. A na-akpö nke a `ügwö-ülö´.

Ülö mgbazinye izizi nakwa Ülö mgbazinye nke abüö  (Main Lease and Sub Lease)

E nwere udi ülö abüö:

Ülö mgbazinye izizi (Main lease/Hauptmiete) pütara n´onye bi n´ülö, m´öbü weere ülö ahü izizi nakwa onye nwe ülö ahü nwere nkwekörxta maka mgbaziri ülö.

Ülö mgbazinye nke abüö (Sub Lease/Untermiete) pütara n´onye gbaziiri ülö ahü nke ugboro abüö nakwa onye gbaziiri ülö ahü izizi  nwere nkwekörxta.

Oge Ngafe

A na-ekwekörxta xgbazinye ülö ruo oge mmadü amaghx m´öbü naanx maka obere oge. Nke a pütara n´onweghx oge nkwüsx m´öbü n´onwere oge nkwusi.

Ödxkarxsxa obere, afö atö ka a na-ekwekörxta mgbazinye ülö ruo mgbe mmadü amaghx, nke a ga- ga-agbatxkwukwa mgbe oge ahü gwüchara. Mgbatx ahü ga-abükwa maka afö atö özö. A na-agbatx nkwekörxta ülö maka obere oge mgbe ö büla achörö. Onye na-agbazinye ülö nakwa onye na-agbaziri ülö xkwüsx nkwekörxta nke a, mgbe ö büla ha chörö. Mana ha  nwere önwa atö oge mkwüsx iji wee mee nke a. (Oge mkwüsx pütara na nkwekörxta ahü ga-adxgide bido mgbe onye mbü kwuru n´öchökwaghx wee ruo önwa atö ahü ekpebiri).

Iwu ibi n´ülö bü iwu nke `Mietrechtsgesetz (MRG)´. Mana enwere ihe ewezugara. Edepütere ihe iwu ülö kwuru n´etu esi emejupüta iwu ahü na `iwu ülö § 1 nke MRG´.

Quellen: BMASK, BM.I

Ülö nke mmadü

Onye nwe ülö nwere ike ibi n´ülö ya etu osuri chöö, m´öbü were ya mee ihe ö büla ö chörö ime. Edere ike nkea n´akwükwö ejiri züö ala. N´akwükwö ala ka mmadü ga-ama ihe niile gbasara ülö ahü dxka, ügwö eji eji, m´öbü ma ndx ülöikpe onyela ike ka-eree ülö ahü.

Mmadü ga-abü onye nwere ülö (Landlord) mgbe özürü ülö ya. Otu aka ahükwa ka mmadü ga-abü otu n´ime ndx nwe ala na ülö ahü (ala na ülö). Nke a mere ejiri nwee akwükwö nkwekörxta abüö: nkwekörxta onye nwe ülö nakwa nkwekörxta ire ülö.

Edepütere ebe iwu nke a gbadoro ükwü na ` österreichischen Wohnungseigentumsgesetz (WEG)´.

Mmadü kwesxrx xjü ese n´aka ndx ökachamara (dxka, ndx ökaikpe, m´öbü ndx `notary´).

Quelle: BMASK