Ịgụ Akwụkwọ

Foto Onyoonyoo: Foto akwụkwọ mepere emepe nke atụkwasara n´elu oche.

Ịgụ akwụkwọ bụ ihe dị mma nnukwu bụrụkwa ihe na-enye aka mgbe mmadụ ga-achọ ibido ịrụ ọrụ. Ị ga-enweta ozi olemole ebe a n´ihe gbasara ịgụ akwụkwọ.


Otu esi azụlite mmadụ n´obodo Austrịa nwere usoro m´ọbụ ihu dị icheiche. N´ebe mbụ, a ga-enye ozi gbasara usoro esi agụ akwụkwọ n´Austrịa.

N´ebe nke abụọ, a ga-enye ozi gbasara ịgụ akwụkwọ maka ndị okenye.

Mmụta asụsụ obodo ọhụrụ onye ọbịa nọ n´ime ya, bụ ụzọ dị mkpa iji nweta ezigbo ọnọdụ. N´ebe a, ị ga-enweta ozi gbasara etu mmadụ ga-esi bido ịgụ akwụkwọ asụsụ German.

Ị pịa ebe a, nnabata akwụkwọ ndị nke agụrụ agụ, ị ga-enweta ozi gbasara etu obodo ga-esi nabata certificate nakwa akwụkwọ nke ịgụrụ n´obodo ọzọ.