Ülö

Foto Onyoonyoo: Ebe a na-ede aha mmadụ, nke nwere obere mgbịrịgba, eji igwe rụọ.

Mgbe xkwagara obodo özö, x ga-agba mbö xgbanwe, bidokwa ibi udi ndü öhürü inwetara onwe gx n´ime ya. Ö dx mkpa imezi ülö öhürü gx dxka isiri chöö.  X ga-enweta ozi ihe gbasara ülö obibi n´ebe a.


Enwere üzö dx icheiche esi ebi n´ülö n´obodo Austrxa. Mgbe ndx bi n´ime obodo na-achö ibi n´ezigbo ülö nke ha nöpüürü onwe ya iche, ndx nke bi n´isi obodo (city, town) na-ebi n´ülö mgbazi (apartment).

N´ebe nke mbü a, x ga-enweta ozi gbasara ülä ebe obibi dx icheiche.

Inweta ego eji akwü ügwö ülö abüghx ihe dx nfe. Ewepü ügwö a na-akwü n´önwa ö büla maka ülö, mmadü ga-akwükwa ügwö ökü, mmiri, gas, nakwa ügwö eji eleköta ülö. N´ebe nke abüö a ga-eme k´xmara maka enyemaka ego niile ndx obodo na-enye maka ülö obibi dx icheiche.

Xchöta Ülö

Inweta ezigbo ülö obi mmadü nabatara bü ihe dx mkpa nnukwu, nke ga-eme ka mmadü  nwee ike ibi övüma n´obodo öhürü ya. N´ebe a ka x ga-enweta ozi banyere ülö dx icheiche ndx achörö inyepü enyepü:

  • Tageszeitungen und Zeitschriften (Seiten zum Thema Immobilien und Inserate)
  • Immobilien- Zeitschriften
  • Internetseiten und  Internetbörsen
  • Immobilienmaklerinnen/Immobilienmakler
  • Immobilienabteilungen von Banken
  • Stadtämter/Gemeindeämter/Magistrate

 

Ndümödü:…Inwekwara ike inweta ülö obibi site n´aka ndx enyi gx, m´öbü ümü nwanne gx. Jüö ajüjü!

 

 

Links